Gaa na ọdịnaya

Princess Changshan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Princess Changshan
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịWestern Jin dynasty Dezie
Aha ezinụlọ yaSima Dezie
Aha ọmaprincess Dezie
ŃnàEmperor Wu of Jin Dezie
EzinụlọHouse of Sima Dezie
Ọnọdụ ahụikeìsì Dezie

Princess Changshan bụ aha otutu nke nwa nwanyị onye na-achị Cao Wei, Sima Zhao. A maghị aha ya.

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A na-edetụ Princess Changshan dị ka onye kpuru ìsì n'anya abụọ, ọ bụ n'ezie na ọ bụghị ihe doro anya site na ederede ma nkea a bụ nke sitere na ọmụmụ ya ma ọ bụ nke pụtara ka oge na-aga. Ọ bụ nwanne nwanyị nke Emperor Wu nke Jin na nwunye mbụ nke onye ọrụ Wang Ji (王濟; nwa Wang Hun), onye e dekọrọ dị ka onye hụrụ ya n'anya nke ukwuu.

Mgbe Emperor Wu nke Jin nyere nwanne ha nwoke, Prince of Qi, iwu site n'isi nke obodo Luoyang gaa n'ọchịchị ya na Jenụwarị nke 283 OA, Princess Changshan rịọrọ eze ukwu ka o kwe ka ọ nọrọ. Nwanne ya nwanyị, onye aha ya bu Princess Jingzhao sonyeere ya. Eze ukwu ahụ were iwe ma baara Wang Ji mba maka iziga ụmụ nwanyị ka ha bere ákwá n'ihu ya. Ọ chụpụrụ Wang n'ọkwa maka Enweghị nsọpụrụ nwa.

Princess Changshan enweghị ụmụ nwoke, mana ndị ha na Wange kwara iko, weere ya dị ka nne nke ụmụ nwoke abụọ nke Wang. Ọ bụ na nwa mbụ ketara ọkwa nna Wang, nwa nwoke nke abụọ Wang Yu (Chinese language" typeof="mw:Transclusion">Chinese) ketara ọkwa Princess Changshan ma nata aha Marquis Minyang (Chinese).

  • Ụmụ nwanyị n'oge ochie na alaeze ukwu China

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ ndị e depụtara

[dezie | dezie ebe o si]
  • Fang Xuanling, ed. (648). 晉書 (in Chinese). Retrieved 13 March 2017.{{cite book}}: CS1 maint: unrecognized language (link)