Samsung Electronics
Ọdịdị
Samsung Electronics
| Akụkụ nke | Samsung, Dow Jones Global Titans 50 |
|---|---|
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | electronics industry |
| Oge/afọ mmalite | 13 Jenụwarị 1969 |
| Nwere ọrụ na mkpokọta | Collection Sports Heritage NOC*NSF |
| Onye hiwere | Lee Byung-chul |
| Onye isi oche | Lee Jae-yong |
| Mba/obodo | South Korea |
| Udi Iwu | jusik hoesa |
| Ebe e guzobere | Seoul |
| Nwe ya | treasury stock, National Pension Service, Samsung Life Insurance, Samsung C&T Corporation, Lee Kun-hee |
| Ngalaba nhazi | Samsung Telecommunications |
| Ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Suwon, Seoul |
| Mgbanwe ngwaahịa | London Stock Exchange, Korean Stock Exchange, Korean Stock Exchange, Frankfurter Wertpapierbörse, Frankfurter Wertpapierbörse |
| Mba osi | South Korea |
| Ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | hard disk drive platter |
| Webụsaịtị | https://samsung.com/, https://www.samsungsales.co.kr |
| Kọwara na URL | http://www.fundinguniverse.com/company-histories/samsung-electronics-co-ltd-history/ |
| Contact page URL | https://www.samsung.com/us/support/contact/ |
| Sitemap URL | https://www.samsung.com/us/common/sitemap.html |
| Found liable for | breach of contract |
| Affiliated worker organisation | Samsung and unions, Samsung Electronics and unions |
Samsung Electronics Co., Ltd. bụ ụlọ ọrụ mba ụwa nke South Korea nke na-ahụ maka ngwaọrụ eletrọnịkị ndị ahịa na 'semiconductors'; e guzobere ya n'afọ 1969, isi ụlọ ọrụ ya dị na Yeongtong District, Suwon, South Korea. Ọ bụ ụlọ ọrụ kachasị mkpa n'ime otu ụlọ ọrụ Samsung، (*chaebol*) ma bụrụkwa nnukwu onye na-eweta 'memory chips', ihuenyo, ekwentị ọgbara ọhụrụ (smartphones), na ngwaọrụ ụlọ.[1]
- ↑ koreabizwire.com http://koreabizwire.com/samsung-electronics-becomes-largest-shareholder-in-rainbow-robotics-accelerates-robot-development/302282?ckattempt=1. Retrieved 2026-10-05.
{{cite web}}: Missing or empty|title=(help)